Native Bible

Deuteronomy 5:2 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Anyị na Onyenwe anyị Chineke anyị gbara ndụ nʼugwu Horeb.*

Deuteronomy 5:2 in English

Deuteronomy 5:2 · Berean Standard Bible

The LORD our God made a covenant with us at Horeb.*

Context

1Mosis kpọkọtara Izrel niile gwa ha okwu sị, Geenụ ntị, unu Izrel, nʼụkpụrụ ndị a na iwu ndị a niile m na-agụpụta na ntị unu taa, mụtanụ ha, hụkwanụ na unu debere ha! 2Anyị na Onyenwe anyị Chineke anyị gbara ndụ nʼugwu Horeb.* 3Ọ bụghị Onyenwe anyị na nna nna anyị ha gbara ndụ, kama ọ bụ anyị na ya, anyị niile ndị dị ndụ taa. 4Onyenwe anyị sitere nʼetiti ọkụ gwa unu okwu ihu na ihu nʼugwu ahụ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.