Diuteronomi 5:4
Deuteronomy 5:4 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Onyenwe anyị sitere nʼetiti ọkụ gwa unu okwu ihu na ihu nʼugwu ahụ.
Deuteronomy 5:4 in English
Deuteronomy 5:4 · Berean Standard Bible
The LORD spoke with you face to face out of the fire on the mountain.
Context
2Anyị na Onyenwe anyị Chineke anyị gbara ndụ nʼugwu Horeb.* 3Ọ bụghị Onyenwe anyị na nna nna anyị ha gbara ndụ, kama ọ bụ anyị na ya, anyị niile ndị dị ndụ taa. 4Onyenwe anyị sitere nʼetiti ọkụ gwa unu okwu ihu na ihu nʼugwu ahụ. 5E guzoro m nʼetiti unu na Onyenwe anyị mgbe ahụ, ikwupụtara unu okwu Onyenwe anyị, nʼihi na unu tụrụ egwu ọkụ ahụ, unu arịgoghịkwa nʼugwu ahụ.
Ọ sịrị: 6“Mụ onwe m bụ Onyenwe anyị Chineke unu, onye kpọpụtara unu site nʼIjipt, bụ ala nke ịbụ ohu.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.