Native Bible

Deuteronomy 33:2 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ọ sịrị, “Onyenwe anyị si nʼugwu Saịnaị bịa, ọ waliteere ha site nʼugwu Sia, o nwupụtara site nʼugwu Paran Ya na igwe ndị nsọ so bịa site nʼakụkụ ndịda, site nʼala ala ugwu ahụ.

Deuteronomy 33:2 in English

Deuteronomy 33:2 · Berean Standard Bible

He said: “The LORD came from Sinai and dawned upon us * from Seir; He shone forth from Mount Paran and came with myriads of holy ones, with flaming fire at His right hand.*

Context

1Nke a bụ ngọzị Mosis, onye nke Chineke, jiri gọzie ụmụ Izrel, tupu ọ nwụọ. 2Ọ sịrị, “Onyenwe anyị si nʼugwu Saịnaị bịa, ọ waliteere ha site nʼugwu Sia, o nwupụtara site nʼugwu Paran Ya na igwe ndị nsọ so bịa site nʼakụkụ ndịda, site nʼala ala ugwu ahụ. 3Nʼezie, ọ bụ gị na-ahụ ndị mmadụ ahụ nʼanya, ndị nsọ ahụ niile dị gị nʼaka. Nʼụkwụ gị ka ha na-ada kpọọ isiala, gị na-akụziri ha ihe, 4iwu ahụ Mosis nyere anyị, ihe onwunwe nke ọgbakọ Jekọb.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.