Native Bible

Deuteronomy 33:4 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

iwu ahụ Mosis nyere anyị, ihe onwunwe nke ọgbakọ Jekọb.

Deuteronomy 33:4 in English

Deuteronomy 33:4 · Berean Standard Bible

the law that Moses gave us, the possession of the assembly of Jacob.

Context

2Ọ sịrị, “Onyenwe anyị si nʼugwu Saịnaị bịa, ọ waliteere ha site nʼugwu Sia, o nwupụtara site nʼugwu Paran Ya na igwe ndị nsọ so bịa site nʼakụkụ ndịda, site nʼala ala ugwu ahụ. 3Nʼezie, ọ bụ gị na-ahụ ndị mmadụ ahụ nʼanya, ndị nsọ ahụ niile dị gị nʼaka. Nʼụkwụ gị ka ha na-ada kpọọ isiala, gị na-akụziri ha ihe, 4iwu ahụ Mosis nyere anyị, ihe onwunwe nke ọgbakọ Jekọb. 5Ọ bụ ya bụ eze na Jeshurun, mgbe ndị ndu ndị mmadụ zukọrọ ha na ebo niile nke Izrel. 6“Ka ebo Ruben dịrị ndụ ghara ịnwụ, ma ka ọnụọgụgụ ndị ikom ya dịrị ole na ole.”

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.