Native Bible

Deuteronomy 3:29 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ya mere, anyị nọdụrụ na ndagwurugwu ahụ dị nso na Bet-Peoa. 3:28 Ọnụ 27:18,23; Dit 31:3,7-8,23

Deuteronomy 3:29 in English

Deuteronomy 3:29 · Berean Standard Bible

So we stayed in the valley opposite Beth-peor.

Context

27Gaa, rigoruo nʼelu ugwu Pisga, site nʼebe ahụ lepụ anya nʼakụkụ ugwu na ndịda ma nʼakụkụ ọwụwa anyanwụ na ọdịda anyanwụ. Ọ bụ anya gị ka ị ga-eji hụ ala ahụ, nʼihi na ị gaghị agafe osimiri Jọdan. 28Nye Joshua ike ka ọ nọchie ọnọdụ gị. Gbaakwa ya ume,* nʼihi na ọ bụ ya ga-edu ndị a gafee Jọdan iketa ala ahụ niile ị ga-ahụ.” 29Ya mere, anyị nọdụrụ na ndagwurugwu ahụ dị nso na Bet-Peoa. 3:28 Ọnụ 27:18,23; Dit 31:3,7-8,23

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.