Native Bible

Deuteronomy 2:17 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Onyenwe anyị sịrị m,

Deuteronomy 2:17 in English

Context

15E, aka Onyenwe anyị dị megide ha, ruo mgbe o mere ka ha niile nwụchaa site nʼọmụma ụlọ ikwu ahụ. 16Mgbe onye nke ikpeazụ nʼime ndị niile a tozuru ije agha nwụchara, 17Onyenwe anyị sịrị m, 18“Taa, ụmụ Izrel ga-esi na Ar gafee oke ala ndị Moab. 19Mgbe unu bara nʼala ndị Amọn, unu esogbula ha, unu alụsola ha ọgụ, nʼihi na agaghị m enye unu ala ndị Amọn. Enyela m ụmụ ụmụ Lọt ala ahụ dịka ihe onwunwe ha.”

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.