Native Bible

Deuteronomy 2:15 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

E, aka Onyenwe anyị dị megide ha, ruo mgbe o mere ka ha niile nwụchaa site nʼọmụma ụlọ ikwu ahụ.

Deuteronomy 2:15 in English

Deuteronomy 2:15 · Berean Standard Bible

Indeed, the LORD’s hand was against them, to eliminate them from the camp, until they had all perished.

Context

13Onyenwe anyị gwara anyị okwu sị, “Ugbu a bilienụ, gafee Ndagwurugwu Zered.” Anyị bilikwara gafee. 14Iri afọ atọ na asatọ gasịrị, site na mgbe anyị hapụrụ Kadesh Banea ruo mgbe anyị gafere Ndagwurugwu Zered! Nʼoge a, ọgbọ ndị ikom ahụ niile na-alụ agha anwụchaala site nʼọmụma ụlọ ikwu, dịka Onyenwe anyị ṅụrụ ha nʼiyi. 15E, aka Onyenwe anyị dị megide ha, ruo mgbe o mere ka ha niile nwụchaa site nʼọmụma ụlọ ikwu ahụ. 16Mgbe onye nke ikpeazụ nʼime ndị niile a tozuru ije agha nwụchara, 17Onyenwe anyị sịrị m,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.