Diuteronomi 2:16
Deuteronomy 2:16 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mgbe onye nke ikpeazụ nʼime ndị niile a tozuru ije agha nwụchara,
Deuteronomy 2:16 in English
Deuteronomy 2:16 · Berean Standard Bible
Now when all the fighting men among the people had died,
Context
14Iri afọ atọ na asatọ gasịrị, site na mgbe anyị hapụrụ Kadesh Banea ruo mgbe anyị gafere Ndagwurugwu Zered! Nʼoge a, ọgbọ ndị ikom ahụ niile na-alụ agha anwụchaala site nʼọmụma ụlọ ikwu, dịka Onyenwe anyị ṅụrụ ha nʼiyi. 15E, aka Onyenwe anyị dị megide ha, ruo mgbe o mere ka ha niile nwụchaa site nʼọmụma ụlọ ikwu ahụ. 16Mgbe onye nke ikpeazụ nʼime ndị niile a tozuru ije agha nwụchara, 17Onyenwe anyị sịrị m, 18“Taa, ụmụ Izrel ga-esi na Ar gafee oke ala ndị Moab.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.