Diuteronomi 2:18
Deuteronomy 2:18 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
“Taa, ụmụ Izrel ga-esi na Ar gafee oke ala ndị Moab.
Deuteronomy 2:18 in English
Deuteronomy 2:18 · Berean Standard Bible
“Today you are going to cross the border of Moab at Ar.
Context
16Mgbe onye nke ikpeazụ nʼime ndị niile a tozuru ije agha nwụchara, 17Onyenwe anyị sịrị m, 18“Taa, ụmụ Izrel ga-esi na Ar gafee oke ala ndị Moab. 19Mgbe unu bara nʼala ndị Amọn, unu esogbula ha, unu alụsola ha ọgụ, nʼihi na agaghị m enye unu ala ndị Amọn. Enyela m ụmụ ụmụ Lọt ala ahụ dịka ihe onwunwe ha.” 20* Ndị bi nʼebe a na mbụ bụ ndị Refaim, ma ụmụ Amọn na-akpọ ha ndị Zamzum.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.