Ọrụ Ndị Ozi 24:9
Acts 24:9 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ndị Juu kwadokwara okwu ya, na ihe niile e boro ya, bụ ihe mere eme.
Acts 24:9 in English
Acts 24:9 · Berean Standard Bible
The Jews concurred, asserting that these charges were true.
Context
7ọchịagha Lisias, bịara jiri ike napụ ya nʼaka anyị.* 8Ọ bụrụ na inyochaa ya, ị ga-enwe ike ịghọta ihe niile banyere ebubo anyị na-ebo ya.” 9Ndị Juu kwadokwara okwu ya, na ihe niile e boro ya, bụ ihe mere eme. 10Mgbe gọvanọ feere ya aka ka o kwuo okwu, Pọl zara, “amaara m na ị bụ onye ọkaikpe nke mba a ogologo mgbe. Nke a na-enye m obi ụtọ ịgọpụ onwe m nʼihu gị. 11Ị pụrụ ịchọpụta na o rubeghị ụbọchị iri na abụọ kemgbe m rigooro nʼụlọnsọ ukwu na Jerusalem ife ofufe.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.