Native Bible

Acts 24:8 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ọ bụrụ na inyochaa ya, ị ga-enwe ike ịghọta ihe niile banyere ebubo anyị na-ebo ya.”

Acts 24:8 in English

Acts 24:8 · Berean Standard Bible

By examining him yourself, you will be able to learn the truth about all our charges against him.”

Context

6Ọ chọkwara imerụ ụlọnsọ anyị, ya mere anyị ji jide ya. Ma anyị chọrọ ikpe ya ikpe dịka omenaala anyị siri dị, 7ọchịagha Lisias, bịara jiri ike napụ ya nʼaka anyị.* 8Ọ bụrụ na inyochaa ya, ị ga-enwe ike ịghọta ihe niile banyere ebubo anyị na-ebo ya.” 9Ndị Juu kwadokwara okwu ya, na ihe niile e boro ya, bụ ihe mere eme. 10Mgbe gọvanọ feere ya aka ka o kwuo okwu, Pọl zara, “amaara m na ị bụ onye ọkaikpe nke mba a ogologo mgbe. Nke a na-enye m obi ụtọ ịgọpụ onwe m nʼihu gị.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.