Ọrụ Ndị Ozi 15:18
Acts 15:18 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nke a amaara site na mgbe ochie.
Acts 15:18 in English
Acts 15:18 · Berean Standard Bible
that have been known for ages.’*
Context
16“ ‘Mgbe nke a gasịrị, aga m alọghachi,
aga m ewughachikwa ụlọ ikwu Devid nke dara ada.
Ebe ya niile dakpọsịrị adakpọsị ka m ga-ewugharịkwa,
aga m emekwa ka ọ guzozie, 17ka ndị fọdụrụ nʼetiti mmadụ nwe ike chọọ Onyenwe anyị,
ọ bụladị ndị mba ọzọ niile ndị a kpọkwasịrị aha m,
ka Onyenwe anyị kwuru, onye na-emekwa ihe ndị a.’* 18Nke a amaara site na mgbe ochie. 19“Nʼihi nke a, mkpebi ikpe m bụ nke a, ka anyị ghara isogbu ndị mba ọzọ lọghachikwutere Chineke, 20kama o kwesiri ka anyị degara ha akwụkwọ gwa ha sị ha hapụ iri nri ọbụla e ji chụọrọ arụsị aja. Ka ha wezugakwa onwe ha site na mmehie ịkwa iko, ya na iri anụ a nyagburu anyagbu, maọbụ ọbara.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.