Ọrụ Ndị Ozi 15:19
Acts 15:19 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
“Nʼihi nke a, mkpebi ikpe m bụ nke a, ka anyị ghara isogbu ndị mba ọzọ lọghachikwutere Chineke,
Acts 15:19 in English
Acts 15:19 · Berean Standard Bible
It is my judgment, therefore, that we should not cause trouble for the Gentiles who are turning to God.
Context
17ka ndị fọdụrụ nʼetiti mmadụ nwe ike chọọ Onyenwe anyị,
ọ bụladị ndị mba ọzọ niile ndị a kpọkwasịrị aha m,
ka Onyenwe anyị kwuru, onye na-emekwa ihe ndị a.’* 18Nke a amaara site na mgbe ochie. 19“Nʼihi nke a, mkpebi ikpe m bụ nke a, ka anyị ghara isogbu ndị mba ọzọ lọghachikwutere Chineke, 20kama o kwesiri ka anyị degara ha akwụkwọ gwa ha sị ha hapụ iri nri ọbụla e ji chụọrọ arụsị aja. Ka ha wezugakwa onwe ha site na mmehie ịkwa iko, ya na iri anụ a nyagburu anyagbu, maọbụ ọbara. 21Site na mbụ, Mosis nwere ndị na-ekwusa iwu nʼobodo niile. A na-agụkwa ya nʼụlọ nzukọ nʼụbọchị izuike niile.”
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.