Ọrụ Ndị Ozi 14:26
Acts 14:26 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Site nʼebe ahụ, ha sooro ụgbọ mmiri jeruo Antiọk bụ ebe a nọ nyefee ha nʼamara Chineke nʼihi ọrụ ndị a ha rụzuru.
Acts 14:26 in English
Acts 14:26 · Berean Standard Bible
From Attalia they sailed to Antioch, where they had been commended to the grace of God for the work they had just completed.
Context
24Ha sitere nʼakụkụ Pisidia garuo Pamfilia. 25Mgbe ha zisachara oziọma nʼobodo Pega, ha gbadara gaa Atalia. 26Site nʼebe ahụ, ha sooro ụgbọ mmiri jeruo Antiọk bụ ebe a nọ nyefee ha nʼamara Chineke nʼihi ọrụ ndị a ha rụzuru. 27Mgbe ha bịaruru, ha kpọkọtara nzukọ kọwara ha ihe niile Chineke sitere nʼaka ha mee, na otu o siri meghe ọnụ ụzọ nke okwukwe nye ndị mba ọzọ. 28Ha na ndị na-eso ụzọ nọgidere nʼebe ahụ ruo oge dị anya.
14:12 Ndị a bụ aha chi ndị obodo a. Aha ha ọzọ bụ Jupita na Mekuri.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.