Native Bible

Acts 14:28 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ha na ndị na-eso ụzọ nọgidere nʼebe ahụ ruo oge dị anya. 14:12 Ndị a bụ aha chi ndị obodo a. Aha ha ọzọ bụ Jupita na Mekuri.

Acts 14:28 in English

Acts 14:28 · Berean Standard Bible

And they spent a long time there with the disciples.

Context

26Site nʼebe ahụ, ha sooro ụgbọ mmiri jeruo Antiọk bụ ebe a nọ nyefee ha nʼamara Chineke nʼihi ọrụ ndị a ha rụzuru. 27Mgbe ha bịaruru, ha kpọkọtara nzukọ kọwara ha ihe niile Chineke sitere nʼaka ha mee, na otu o siri meghe ọnụ ụzọ nke okwukwe nye ndị mba ọzọ. 28Ha na ndị na-eso ụzọ nọgidere nʼebe ahụ ruo oge dị anya. 14:12 Ndị a bụ aha chi ndị obodo a. Aha ha ọzọ bụ Jupita na Mekuri.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.