Native Bible

Acts 14:27 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Mgbe ha bịaruru, ha kpọkọtara nzukọ kọwara ha ihe niile Chineke sitere nʼaka ha mee, na otu o siri meghe ọnụ ụzọ nke okwukwe nye ndị mba ọzọ.

Acts 14:27 in English

Acts 14:27 · Berean Standard Bible

When they arrived, they gathered the church together and reported all that God had done through them, and how He had opened the door of faith to the Gentiles.

Context

25Mgbe ha zisachara oziọma nʼobodo Pega, ha gbadara gaa Atalia. 26Site nʼebe ahụ, ha sooro ụgbọ mmiri jeruo Antiọk bụ ebe a nọ nyefee ha nʼamara Chineke nʼihi ọrụ ndị a ha rụzuru. 27Mgbe ha bịaruru, ha kpọkọtara nzukọ kọwara ha ihe niile Chineke sitere nʼaka ha mee, na otu o siri meghe ọnụ ụzọ nke okwukwe nye ndị mba ọzọ. 28Ha na ndị na-eso ụzọ nọgidere nʼebe ahụ ruo oge dị anya. 14:12 Ndị a bụ aha chi ndị obodo a. Aha ha ọzọ bụ Jupita na Mekuri.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.