Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Etidara m ha nʼala kpamkpam. Ha enwekwaghị ike ibilite. Ha dara nʼokpuru ụkwụ m abụọ.

2 Samuel 22:39 in English

2 Samuel 22:39 · Berean Standard Bible

I devoured and crushed them so they could not rise; they have fallen under my feet.

Context

37Ị na-edozi ụzọ sara mbara nye ụkwụ. Ka nkwonkwo ụkwụ m ghara ịgbụchapụ. 38“Achụrụ m ndị iro m ọsọ, kpochapụ ha. Alaghachighị m azụ tutu ruo mgbe ha niile lara nʼiyi. 39Etidara m ha nʼala kpamkpam. Ha enwekwaghị ike ibilite. Ha dara nʼokpuru ụkwụ m abụọ. 40Ọ bụ gị nyere m ike ibu agha. I wedara ndị niile na-emegide m nʼala nʼihu m. 41I meela ka ndị iro m tụgharịa gbalaga. Ebibiekwala m ha niile.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.