Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ọ bụ gị nyere m ike ibu agha. I wedara ndị niile na-emegide m nʼala nʼihu m.

2 Samuel 22:40 in English

2 Samuel 22:40 · Berean Standard Bible

You have armed me with strength for battle; You have subdued my foes beneath me.

Context

38“Achụrụ m ndị iro m ọsọ, kpochapụ ha. Alaghachighị m azụ tutu ruo mgbe ha niile lara nʼiyi. 39Etidara m ha nʼala kpamkpam. Ha enwekwaghị ike ibilite. Ha dara nʼokpuru ụkwụ m abụọ. 40Ọ bụ gị nyere m ike ibu agha. I wedara ndị niile na-emegide m nʼala nʼihu m. 41I meela ka ndị iro m tụgharịa gbalaga. Ebibiekwala m ha niile. 42Ha bere akwa maka enyemaka, ma ọ dịghị onye na-azọpụta ha. Ha kpọkuru Onyenwe anyị, ma ọ zaghị ha.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.