2 Samuel 22:37
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ị na-edozi ụzọ sara mbara nye ụkwụ. Ka nkwonkwo ụkwụ m ghara ịgbụchapụ.
2 Samuel 22:37 in English
2 Samuel 22:37 · Berean Standard Bible
You broaden the path beneath me so that my ankles do not give way.
Context
35Ọ na-azụ aka m abụọ ibu agha,
ogwe aka m abụọ pụrụ ịrọji ụta bronz. 36Ị na-eme ka inyeaka nke nzọpụta gị bụrụ ọta m,
inyeaka gị emeela m ka m dị ukwuu. 37Ị na-edozi ụzọ sara mbara nye ụkwụ.
Ka nkwonkwo ụkwụ m ghara ịgbụchapụ. 38“Achụrụ m ndị iro m ọsọ, kpochapụ ha.
Alaghachighị m azụ tutu ruo mgbe ha niile lara nʼiyi. 39Etidara m ha nʼala kpamkpam. Ha enwekwaghị ike ibilite.
Ha dara nʼokpuru ụkwụ m abụọ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.