2 Samuel 22:20
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ kpọpụtara m gaa nʼebe sara mbara, Ọ napụtara m nʼihi na ihe m na-atọ ya ụtọ.
2 Samuel 22:20 in English
2 Samuel 22:20 · Berean Standard Bible
He brought me out into the open; He rescued me because He delighted in me.
Context
18Ọ napụtara m site nʼaka ndị iro m dị ike,
bụ ndị kpọrọ m asị, ndị dịkwa ike karịa m. 19Ha guzogidere m nʼụbọchị ihe ndakwasị m.
Ma Onyenwe anyị bụrụ m ihe ndabere. 20Ọ kpọpụtara m gaa nʼebe sara mbara,
Ọ napụtara m nʼihi na ihe m na-atọ ya ụtọ. 21“Onyenwe anyị mesoro m dịka ezi omume m si dị,
Ọ kwụghachiri m dịka ịdị ọcha nke aka m si dị. 22Nʼihi na edebezuola m ụzọ niile nke Onyenwe anyị;
ikpe amaghị m nʼihi ịgbakụta Chineke azụ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.