2 Ndị Eze 21:22
2 Kings 21:22 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ jụrụ iso Onyenwe anyị, bụ Chineke nna nna ya ha, jụkwa ibi ndụ irube isi nye ya.
2 Kings 21:22 in English
2 Kings 21:22 · Berean Standard Bible
He abandoned the LORD, the God of his fathers, and did not walk in the way of the LORD.
Context
20O mere ihe dị njọ nʼanya Onyenwe anyị dịka nna ya Manase mere. 21Ọ gbasoro ụzọ ahụ niile dị iche nke nna ya gbasoro. O fere arụsị niile nke nna ya fere, kpọọkwa isiala nye ha.* 22Ọ jụrụ iso Onyenwe anyị, bụ Chineke nna nna ya ha, jụkwa ibi ndụ irube isi nye ya. 23Ndị na-ejere Amọn ozi gbara izu megide ya, ha gburu eze nʼime ụlọeze ya. 24Mgbe ahụ, ndị ala ahụ gburu ndị niile ahụ gbara izu megide eze Amọn. Ha mere Josaya nwa ya nwoke eze nʼọnọdụ ya.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.