Native Bible

2 Kings 21:24 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Mgbe ahụ, ndị ala ahụ gburu ndị niile ahụ gbara izu megide eze Amọn. Ha mere Josaya nwa ya nwoke eze nʼọnọdụ ya.

2 Kings 21:24 in English

2 Kings 21:24 · Berean Standard Bible

But the people of the land killed all those who had conspired against King Amon, and they made his son Josiah king in his place.

Context

22Ọ jụrụ iso Onyenwe anyị, bụ Chineke nna nna ya ha, jụkwa ibi ndụ irube isi nye ya. 23Ndị na-ejere Amọn ozi gbara izu megide ya, ha gburu eze nʼime ụlọeze ya. 24Mgbe ahụ, ndị ala ahụ gburu ndị niile ahụ gbara izu megide eze Amọn. Ha mere Josaya nwa ya nwoke eze nʼọnọdụ ya. 25Ma banyere ihe ndị ọzọ niile mere nʼoge ọchịchị Amọn na ihe ndị o mere, ọ bụ na e deghị ha nʼakwụkwọ akụkọ ihe mere nʼoge ndị eze Juda? 26E liri ya nʼili nke aka ya, dị nʼogige Ụza. Josaya nwa ya ghọrọ eze nʼọnọdụ ya. 21:3 Nke a bụ anyanwụ, ọnwa na kpakpando 21:5 Nke a bụ anyanwụ, ọnwa na kpakpando 21:11 Nke a bụ aha ozuzu e ji mara ndị niile bi nʼala Kenan tupu ndị Izrel abịa buso ha agha ma merie ha. 21:21 Nkp 2:12-13; 1Ez 11:33

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.