2 Ihe E Mere 8:4
2 Chronicles 8:4 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
O wuru obodo Tadmọ nke dị nʼọzara na ọtụtụ obodo nchịkọba ihe na Hamat.
2 Chronicles 8:4 in English
2 Chronicles 8:4 · Berean Standard Bible
He built Tadmor in the wilderness, in addition to all the store cities that he had built in Hamath.
Context
2Solomọn wugharịrị obodo ndị ahụ Hiram* nyere ya, mee ka ndị Izrel biri nʼime ha. 3Solomọn gara Hamat-Zoba, merie ha. 4O wuru obodo Tadmọ nke dị nʼọzara na ọtụtụ obodo nchịkọba ihe na Hamat. 5O wugharịkwara obodo Bet-Horon nke dị nʼelu elu, wuokwa Ndịda Bet-Horon ka ọ ghọọ obodo e wusiri ike nke nwere mgbidi, ibo ọnụ ụzọ ama na mkpọrọ e ji kpọchie ha. 6O wukwara obodo Baalat na obodo niile nke ebe ịchịkọba ihe, na obodo niile ebe idebe ụgbọ agha na ịnyịnya ya niile. O wuru ihe ọbụla gụrụ obi ya agụụ iwu na Jerusalem, Lebanọn na nʼoke ala ahụ niile ọ na-achị.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.