Native Bible

2 Chronicles 8:2 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Solomọn wugharịrị obodo ndị ahụ Hiram* nyere ya, mee ka ndị Izrel biri nʼime ha.

2 Chronicles 8:2 in English

2 Chronicles 8:2 · Berean Standard Bible

Solomon rebuilt the cities Hiram * had given him and settled Israelites there.

Context

1Nʼọgwụgwụ iri afọ abụọ, mgbe Solomọn ji wuo ụlọnsọ Onyenwe anyị na ụlọeze nke ya onwe ya, 2Solomọn wugharịrị obodo ndị ahụ Hiram* nyere ya, mee ka ndị Izrel biri nʼime ha. 3Solomọn gara Hamat-Zoba, merie ha. 4O wuru obodo Tadmọ nke dị nʼọzara na ọtụtụ obodo nchịkọba ihe na Hamat.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.