2 Ihe E Mere 17:16
2 Chronicles 17:16 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
ọzọ, Amasiya nwa Zikri, onye ji afọ ofufu* nye onwe ya maka ọrụ Onyenwe anyị, na-achị narị puku ndị agha abụọ (200,000).
2 Chronicles 17:16 in English
2 Chronicles 17:16 · Berean Standard Bible
and next to him, Amasiah son of Zichri, the volunteer for the LORD, and with him 200,000 mighty men of valor.
Context
14Ngụkọta ha dịka e si dekọọ ya nʼezinaụlọ si dị:
Ndị si Juda, ndịisi agha na-achị puku ndị agha (1,000),
Adna, onyeisi agha, na-achị narị puku ndị agha atọ (300,000), 15onye na-eso ya bụ Jehohanan, onyeisi agha, na-achị narị puku ndị agha abụọ na iri puku asatọ (280,000), 16ọzọ, Amasiya nwa Zikri, onye ji afọ ofufu* nye onwe ya maka ọrụ Onyenwe anyị, na-achị narị puku ndị agha abụọ (200,000). 17Ndị si Benjamin,
Eliada, dimkpa nʼagha, na-achị narị puku ndị agha abụọ (200,000), ndị ji akụ na ụta, na ọta ebu agha. 18Onye ọzọ bụ Jehozabad, onye na-achị narị puku ndị agha na iri puku asatọ (180,000), ndị jikeere ibu agha.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.