2 Ihe E Mere 17:14
2 Chronicles 17:14 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ngụkọta ha dịka e si dekọọ ya nʼezinaụlọ si dị: Ndị si Juda, ndịisi agha na-achị puku ndị agha (1,000), Adna, onyeisi agha, na-achị narị puku ndị agha atọ (300,000),
2 Chronicles 17:14 in English
2 Chronicles 17:14 · Berean Standard Bible
These are their numbers according to the houses of their fathers: From Judah, the commanders of thousands: Adnah the commander, and with him 300,000 mighty men of valor;
Context
12Ya mere, Jehoshafat ghọrọ eze dị ike. O wusiri obodo ndị dị na Juda ike, wukwaa obodo ịchịkọba ihe. 13O nwekwara ihe ndị ọ chịkọbara nʼọtụtụ obodo Juda. O debekwara ndị agha ibu agha doro anya nʼime Jerusalem. 14Ngụkọta ha dịka e si dekọọ ya nʼezinaụlọ si dị:
Ndị si Juda, ndịisi agha na-achị puku ndị agha (1,000),
Adna, onyeisi agha, na-achị narị puku ndị agha atọ (300,000), 15onye na-eso ya bụ Jehohanan, onyeisi agha, na-achị narị puku ndị agha abụọ na iri puku asatọ (280,000), 16ọzọ, Amasiya nwa Zikri, onye ji afọ ofufu* nye onwe ya maka ọrụ Onyenwe anyị, na-achị narị puku ndị agha abụọ (200,000).
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.