Native Bible

2 Chronicles 17:18 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Onye ọzọ bụ Jehozabad, onye na-achị narị puku ndị agha na iri puku asatọ (180,000), ndị jikeere ibu agha.

2 Chronicles 17:18 in English

2 Chronicles 17:18 · Berean Standard Bible

and next to him, Jehozabad, and with him 180,000 armed for battle.

Context

16ọzọ, Amasiya nwa Zikri, onye ji afọ ofufu* nye onwe ya maka ọrụ Onyenwe anyị, na-achị narị puku ndị agha abụọ (200,000). 17Ndị si Benjamin, Eliada, dimkpa nʼagha, na-achị narị puku ndị agha abụọ (200,000), ndị ji akụ na ụta, na ọta ebu agha. 18Onye ọzọ bụ Jehozabad, onye na-achị narị puku ndị agha na iri puku asatọ (180,000), ndị jikeere ibu agha. 19Ndị a bụ ndị ikom na-ejere eze ozi, nʼagụnyeghị ndị ahụ o tinyere ka ha nọdụ nʼobodo niile e wusiri ike dị nʼime Juda. 17:16 Họpụtara

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.