2 Ihe E Mere 17:19
2 Chronicles 17:19 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ndị a bụ ndị ikom na-ejere eze ozi, nʼagụnyeghị ndị ahụ o tinyere ka ha nọdụ nʼobodo niile e wusiri ike dị nʼime Juda. 17:16 Họpụtara
2 Chronicles 17:19 in English
2 Chronicles 17:19 · Berean Standard Bible
These were the men who served the king, besides those he stationed in the fortified cities throughout Judah.
Context
17Ndị si Benjamin,
Eliada, dimkpa nʼagha, na-achị narị puku ndị agha abụọ (200,000), ndị ji akụ na ụta, na ọta ebu agha. 18Onye ọzọ bụ Jehozabad, onye na-achị narị puku ndị agha na iri puku asatọ (180,000), ndị jikeere ibu agha. 19Ndị a bụ ndị ikom na-ejere eze ozi, nʼagụnyeghị ndị ahụ o tinyere ka ha nọdụ nʼobodo niile e wusiri ike dị nʼime Juda.
17:16 Họpụtara
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.