1 Samuel 8:4
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nʼihi ya, ndị okenye ụmụ Izrel niile zukọtara, bịakwute Samuel na Rema sị ya,
1 Samuel 8:4 in English
1 Samuel 8:4 · Berean Standard Bible
So all the elders of Israel gathered together and came to Samuel at Ramah.
Context
2Juel, ọkpara ya, na Abija, nke na-eso ya ka ọ họpụtara. Ha nọkwa na Bịasheba na-ekpe ndị Izrel ikpe. 3Ma ụmụ ya esoghị ụzọ ya.* Ha na-agbaso naanị ihe ga-abara ha.* Ha na-erikwa ngarị, na-ekpe ikpe na-ezighị ezi.* 4Nʼihi ya, ndị okenye ụmụ Izrel niile zukọtara, bịakwute Samuel na Rema sị ya, 5“I meela agadi, ụmụ gị ndị ikom adịghịkwa eso ụzọ gị. Ugbu a họpụtara anyị onye ga-abụ eze anyị, onye ga na-edu anyị, dịka mba ndị ọzọ.” 6Ma obi adịghị Samuel ụtọ mgbe ha rịọrọ sị, “Nye anyị eze ga-edu anyị.” Nʼihi ya, Samuel kpọkuru Onyenwe anyị nʼekpere.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.