1 Samuel 8:2
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Juel, ọkpara ya, na Abija, nke na-eso ya ka ọ họpụtara. Ha nọkwa na Bịasheba na-ekpe ndị Izrel ikpe.
1 Samuel 8:2 in English
1 Samuel 8:2 · Berean Standard Bible
The name of his firstborn son was Joel, and the name of his second was Abijah. They were judges in Beersheba.
Context
1Mgbe Samuel ghọrọ agadi, o mere ụmụ ya ndị ikom ka ha bụrụ ndị ikpe ndị Izrel. 2Juel, ọkpara ya, na Abija, nke na-eso ya ka ọ họpụtara. Ha nọkwa na Bịasheba na-ekpe ndị Izrel ikpe. 3Ma ụmụ ya esoghị ụzọ ya.* Ha na-agbaso naanị ihe ga-abara ha.* Ha na-erikwa ngarị, na-ekpe ikpe na-ezighị ezi.* 4Nʼihi ya, ndị okenye ụmụ Izrel niile zukọtara, bịakwute Samuel na Rema sị ya,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.