Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Eze zara sị, “Chọpụta onye mụrụ nwokorobịa a.”

1 Samuel 17:56 in English

1 Samuel 17:56 · Berean Standard Bible

“Find out whose son this young man is!” said the king.

Context

54Devid buuru isi onye Filistia bulata na Jerusalem. Ma dobe ngwa agha onye Filistia ahụ nʼime ụlọ ikwu nke ya. 55Mgbe Sọl nọ na-ele Devid anya ka ọ na-apụ izute onye Filistia ahụ, ọ sịrị Abna, ọchịagha ya, “Abna, nwa onye ka nwokorobịa ahụ bụ?” Abna zara sị, “Dịka i si adị ndụ, eze, amaghị m.” 56Eze zara sị, “Chọpụta onye mụrụ nwokorobịa a.” 57Mgbe Devid si nʼigbu onye Filistia ahụ lọghachi, Abna duuru ya, dute ya nʼihu Sọl. Isi onye Filistia a dịkwa nʼaka Devid. 58Sọl jụrụ ya sị, “Nwokorobịa, nwa onye ka ị bụ?” Devid zara sị, “Abụ m nwa ohu gị nwoke Jesi onye Betlehem.” 17:4 Golaịat bụ onye si nʼagbụrụ ndị Anak, ndị Joshua kpochapụrụ nʼala Izrel niile, karịakwa ndị fọdụrụ na Gaza, Ashkelọn na Gat. Jos 11:21-22 17:18 Mmiri ara ehi kpụkọrọ akpụkọ 17:18 Jen 37:14

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.