1 Samuel 17:58
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Sọl jụrụ ya sị, “Nwokorobịa, nwa onye ka ị bụ?” Devid zara sị, “Abụ m nwa ohu gị nwoke Jesi onye Betlehem.” 17:4 Golaịat bụ onye si nʼagbụrụ ndị Anak, ndị Joshua kpochapụrụ nʼala Izrel niile, karịakwa ndị fọdụrụ na Gaza, Ashkelọn na Gat. Jos 11:21-22 17:18 Mmiri ara ehi kpụkọrọ akpụkọ 17:18 Jen 37:14
1 Samuel 17:58 in English
1 Samuel 17:58 · Berean Standard Bible
“Whose son are you, young man?” asked Saul. “I am the son of your servant Jesse of Bethlehem,” David replied.
Context
56Eze zara sị, “Chọpụta onye mụrụ nwokorobịa a.” 57Mgbe Devid si nʼigbu onye Filistia ahụ lọghachi, Abna duuru ya, dute ya nʼihu Sọl. Isi onye Filistia a dịkwa nʼaka Devid. 58Sọl jụrụ ya sị, “Nwokorobịa, nwa onye ka ị bụ?”
Devid zara sị, “Abụ m nwa ohu gị nwoke Jesi onye Betlehem.”
17:4 Golaịat bụ onye si nʼagbụrụ ndị Anak, ndị Joshua kpochapụrụ nʼala Izrel niile, karịakwa ndị fọdụrụ na Gaza, Ashkelọn na Gat. Jos 11:21-22
17:18 Mmiri ara ehi kpụkọrọ akpụkọ
17:18 Jen 37:14
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.