1 Pita 5:14
1 Peter 5:14 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Jirinụ isurita ọnụ ịhụnanya kelerịta onwe unu. Ka udo dịnyere unu niile nọ nʼime Kraịst. 5:5 Ilu 3:34
1 Peter 5:14 in English
1 Peter 5:14 · Berean Standard Bible
Greet one another with a kiss of love. Peace to all of you who are in Christ.*
Context
12Ọ bụ site nʼinyeaka Saịlas onye m hụtara dị ka nwanna kwesiri ntụkwasị obi ka m ji deere unu mkpụrụ okwu ole na ole ndị a nke m ji agbaa unu ume na-ekwupụtakwa na nke a bụ eziokwu dị nʼamara Chineke. Guzosienụ ike nʼime ya. 13Nwanyị ahụ nọ na Babilọn, nke a họpụtara unu na ya, na-ekele unu. Mak, ezi nwa m nwoke na-ekelekwa unu. 14Jirinụ isurita ọnụ ịhụnanya kelerịta onwe unu.
Ka udo dịnyere unu niile nọ nʼime Kraịst.
5:5 Ilu 3:34
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.