Native Bible

1 Peter 5:13 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nwanyị ahụ nọ na Babilọn, nke a họpụtara unu na ya, na-ekele unu. Mak, ezi nwa m nwoke na-ekelekwa unu.

1 Peter 5:13 in English

1 Peter 5:13 · Berean Standard Bible

The church in Babylon,* chosen together with you, sends you greetings, as does my son Mark.

Context

11Ọ bụ ya nwe ike niile ruo mgbe niile ebighị ebi. Amen. 12Ọ bụ site nʼinyeaka Saịlas onye m hụtara dị ka nwanna kwesiri ntụkwasị obi ka m ji deere unu mkpụrụ okwu ole na ole ndị a nke m ji agbaa unu ume na-ekwupụtakwa na nke a bụ eziokwu dị nʼamara Chineke. Guzosienụ ike nʼime ya. 13Nwanyị ahụ nọ na Babilọn, nke a họpụtara unu na ya, na-ekele unu. Mak, ezi nwa m nwoke na-ekelekwa unu. 14Jirinụ isurita ọnụ ịhụnanya kelerịta onwe unu. Ka udo dịnyere unu niile nọ nʼime Kraịst. 5:5 Ilu 3:34

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.