1 Ndị Kọrint 3:23
1 Corinthians 3:23 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Unu bụkwa nke Kraịst, Kraịst bụkwa nke Chineke. 3:19 Job 5:13 3:20 Abụ 94:11
1 Corinthians 3:23 in English
1 Corinthians 3:23 · Berean Standard Bible
and you belong to Christ, and Christ belongs to God.
Context
21Nʼihi nke a, ka onye ọbụla ghara ịnya isi banyere mmadụ. Ihe niile bụ nke gị. 22Ma ọ bụ Pọl, maọbụ Apọlọs, maọbụ Sefas, maọbụ ụwa a, maọbụ ndụ, maọbụ ọnwụ, maọbụ ihe dị taa na ihe niile ga-adị nʼoge dị nʼihu, ha bụ nke unu. 23Unu bụkwa nke Kraịst, Kraịst bụkwa nke Chineke.
3:19 Job 5:13
3:20 Abụ 94:11
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.