1 Ndị Kọrint 3:22
1 Corinthians 3:22 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ma ọ bụ Pọl, maọbụ Apọlọs, maọbụ Sefas, maọbụ ụwa a, maọbụ ndụ, maọbụ ọnwụ, maọbụ ihe dị taa na ihe niile ga-adị nʼoge dị nʼihu, ha bụ nke unu.
1 Corinthians 3:22 in English
1 Corinthians 3:22 · Berean Standard Bible
whether Paul or Apollos or Cephas * or the world or life or death or the present or the future. All of them belong to you,
Context
20Ọzọkwa, “Onyenwe anyị maara echiche obi mmadụ, mara na amamihe ya bụ ihe efu.”* 21Nʼihi nke a, ka onye ọbụla ghara ịnya isi banyere mmadụ. Ihe niile bụ nke gị. 22Ma ọ bụ Pọl, maọbụ Apọlọs, maọbụ Sefas, maọbụ ụwa a, maọbụ ndụ, maọbụ ọnwụ, maọbụ ihe dị taa na ihe niile ga-adị nʼoge dị nʼihu, ha bụ nke unu. 23Unu bụkwa nke Kraịst, Kraịst bụkwa nke Chineke.
3:19 Job 5:13
3:20 Abụ 94:11
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.