Native Bible

1 Corinthians 16:23 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ka amara Onyenwe anyị Jisọs dịnyere unu.

1 Corinthians 16:23 in English

1 Corinthians 16:23 · Berean Standard Bible

The grace of the Lord Jesus be with you.

Context

21Ọ bụ mụ onwe m bụ Pọl ji aka m na-ede ekele nke a. 22Ọ bụrụ na onye ọbụla ahụghị Onyenwe anyị nʼanya, ka ọ bụrụ onye a bụrụ ọnụ. Onyenwe anyị bịa! 23Ka amara Onyenwe anyị Jisọs dịnyere unu. 24Ka ịhụnanya m dịnyere unu niile site nʼOnyenwe anyị Jisọs Kraịst. Amen. 16:15 Akaịa bụkwa Griis.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.