1 Ndị Kọrint 16:21
1 Corinthians 16:21 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ bụ mụ onwe m bụ Pọl ji aka m na-ede ekele nke a.
1 Corinthians 16:21 in English
1 Corinthians 16:21 · Berean Standard Bible
This greeting is in my own hand—Paul.
Context
19Ụlọ chọọchị niile dị nʼokpuru Eshịa na-ezitere unu ozi ekele.
Akwila na Prisila, na nzukọ dị nʼụlọ ha na-enye unu ekele obiọma nʼime Onyenwe anyị. 20Ụmụnna niile nọ nʼebe a na-ekele unu.
Werenụ isurita ọnụ dị nsọ kelerịta onwe unu. 21Ọ bụ mụ onwe m bụ Pọl ji aka m na-ede ekele nke a. 22Ọ bụrụ na onye ọbụla ahụghị Onyenwe anyị nʼanya, ka ọ bụrụ onye a bụrụ ọnụ. Onyenwe anyị bịa! 23Ka amara Onyenwe anyị Jisọs dịnyere unu.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.