1 Ndị Kọrint 16:22
1 Corinthians 16:22 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ bụrụ na onye ọbụla ahụghị Onyenwe anyị nʼanya, ka ọ bụrụ onye a bụrụ ọnụ. Onyenwe anyị bịa!
1 Corinthians 16:22 in English
1 Corinthians 16:22 · Berean Standard Bible
If anyone does not love the Lord, let him be under a curse. Come, O Lord!*
Context
20Ụmụnna niile nọ nʼebe a na-ekele unu.
Werenụ isurita ọnụ dị nsọ kelerịta onwe unu. 21Ọ bụ mụ onwe m bụ Pọl ji aka m na-ede ekele nke a. 22Ọ bụrụ na onye ọbụla ahụghị Onyenwe anyị nʼanya, ka ọ bụrụ onye a bụrụ ọnụ. Onyenwe anyị bịa! 23Ka amara Onyenwe anyị Jisọs dịnyere unu. 24Ka ịhụnanya m dịnyere unu niile site nʼOnyenwe anyị Jisọs Kraịst. Amen.
16:15 Akaịa bụkwa Griis.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.