Native Bible

1 Corinthians 16:24 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ka ịhụnanya m dịnyere unu niile site nʼOnyenwe anyị Jisọs Kraịst. Amen. 16:15 Akaịa bụkwa Griis.

1 Corinthians 16:24 in English

1 Corinthians 16:24 · Berean Standard Bible

My love be with all of you in Christ Jesus. Amen.*

Context

22Ọ bụrụ na onye ọbụla ahụghị Onyenwe anyị nʼanya, ka ọ bụrụ onye a bụrụ ọnụ. Onyenwe anyị bịa! 23Ka amara Onyenwe anyị Jisọs dịnyere unu. 24Ka ịhụnanya m dịnyere unu niile site nʼOnyenwe anyị Jisọs Kraịst. Amen. 16:15 Akaịa bụkwa Griis.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.