1 Ndị Kọrint 15:5
1 Corinthians 15:5 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
O gosiri Sefas* onwe ya, emesịa, ndị ozi iri na abụọ ahụ hụkwara ya.
1 Corinthians 15:5 in English
1 Corinthians 15:5 · Berean Standard Bible
and that He appeared to Cephas * and then to the Twelve.
Context
3Ihe m nyefere unu nʼaka na mbụ bụ ozi ahụ m natara ị debe, nke dị oke mkpa, na Kraịst nwụrụ ọnwụ nʼihi mmehie anyị, dịka akwụkwọ nsọ kwuru na ọ ga-anwụ. 4Na e liri ya, ma e mere ka o si nʼọnwụ bilie nʼụbọchị nke atọ, dịka akwụkwọ nsọ kwukwara na ọ ga-eme. 5O gosiri Sefas* onwe ya, emesịa, ndị ozi iri na abụọ ahụ hụkwara ya. 6Emesịakwa, o gosiri ihe karịrị narị mmadụ ise nʼime ụmụnna onwe ya, nʼotu mgbe, ọtụtụ nʼime ndị ahụ ka nọ ndụ taa, ọ bụ ezie na ụfọdụ nʼime ha adaala nʼụra ọnwụ. 7Emesịa, Jemis hụrụ ya; o mekwara ka ndị ozi niile hụ ya.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.