Native Bible

1 Corinthians 15:6 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Emesịakwa, o gosiri ihe karịrị narị mmadụ ise nʼime ụmụnna onwe ya, nʼotu mgbe, ọtụtụ nʼime ndị ahụ ka nọ ndụ taa, ọ bụ ezie na ụfọdụ nʼime ha adaala nʼụra ọnwụ.

1 Corinthians 15:6 in English

1 Corinthians 15:6 · Berean Standard Bible

After that, He appeared to more than five hundred brothers at once, most of whom are still living, though some have fallen asleep.

Context

4Na e liri ya, ma e mere ka o si nʼọnwụ bilie nʼụbọchị nke atọ, dịka akwụkwọ nsọ kwukwara na ọ ga-eme. 5O gosiri Sefas* onwe ya, emesịa, ndị ozi iri na abụọ ahụ hụkwara ya. 6Emesịakwa, o gosiri ihe karịrị narị mmadụ ise nʼime ụmụnna onwe ya, nʼotu mgbe, ọtụtụ nʼime ndị ahụ ka nọ ndụ taa, ọ bụ ezie na ụfọdụ nʼime ha adaala nʼụra ọnwụ. 7Emesịa, Jemis hụrụ ya; o mekwara ka ndị ozi niile hụ ya. 8Nʼikpeazụ, mụ onwe m hụkwara ya, dịka a ga-asị na m bụ nwa a na-amụghị nʼoge.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.