1 Ihe E Mere 7:19
1 Chronicles 7:19 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Shemida mụrụ ụmụ ikom ndị a: Ahian, Shekem, Liiki na Aniam.
1 Chronicles 7:19 in English
1 Chronicles 7:19 · Berean Standard Bible
And these were the sons of Shemida: Ahian, Shechem, Likhi, and Aniam.
Context
17Nwa nwoke Ụlam mụtara
bụ Bedan.
Ndị a bụ ụmụ Gilead, nwa nwa Makia, nwa Manase. 18Hamoleket, nwanne nwanyị Makia mụrụ Ishod, Abieza na Mahla. 19Shemida mụrụ ụmụ ikom ndị a:
Ahian, Shekem, Liiki na Aniam. 20Ụmụ Ifrem bụ
Shutela, Bered,
Tahat, Eleada,
Tahat 21na Zabad nwa ya,
na Shutela nwa ya.
Eza na Elead bụ ndị gara ịchịkọrọ anụ ụlọ ndị Gat, ndị ikom nwe obodo ahụ jidere ha gbuo ha nʼebe ahụ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.