Native Bible

1 Chronicles 7:20 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ụmụ Ifrem bụ Shutela, Bered, Tahat, Eleada, Tahat

1 Chronicles 7:20 in English

1 Chronicles 7:20 · Berean Standard Bible

The descendants of Ephraim: Shuthelah, Bered his son, Tahath his son, Eleadah his son, Tahath his son,

Context

18Hamoleket, nwanne nwanyị Makia mụrụ Ishod, Abieza na Mahla. 19Shemida mụrụ ụmụ ikom ndị a: Ahian, Shekem, Liiki na Aniam. 20Ụmụ Ifrem bụ Shutela, Bered, Tahat, Eleada, Tahat 21na Zabad nwa ya, na Shutela nwa ya. Eza na Elead bụ ndị gara ịchịkọrọ anụ ụlọ ndị Gat, ndị ikom nwe obodo ahụ jidere ha gbuo ha nʼebe ahụ. 22Ifrem nna ha ruru ụjụ nke ukwuu nʼihi ọnwụ ha, ma ụmụnna ya kasịrị ya obi.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.