1 Ihe E Mere 7:18
1 Chronicles 7:18 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Hamoleket, nwanne nwanyị Makia mụrụ Ishod, Abieza na Mahla.
1 Chronicles 7:18 in English
1 Chronicles 7:18 · Berean Standard Bible
His sister Hammolecheth gave birth to Ishhod, Abiezer, and Mahlah.
Context
16Maaka nwunye Makia mụtara otu nwa nwoke ọ gụrụ Peresh. Aha nwanne ya bụ Sheresh, onye mụtara Ụlam na Rakem. 17Nwa nwoke Ụlam mụtara
bụ Bedan.
Ndị a bụ ụmụ Gilead, nwa nwa Makia, nwa Manase. 18Hamoleket, nwanne nwanyị Makia mụrụ Ishod, Abieza na Mahla. 19Shemida mụrụ ụmụ ikom ndị a:
Ahian, Shekem, Liiki na Aniam. 20Ụmụ Ifrem bụ
Shutela, Bered,
Tahat, Eleada,
Tahat
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.