Native Bible

1 Chronicles 7:17 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nwa nwoke Ụlam mụtara bụ Bedan. Ndị a bụ ụmụ Gilead, nwa nwa Makia, nwa Manase.

1 Chronicles 7:17 in English

1 Chronicles 7:17 · Berean Standard Bible

The son of Ulam: Bedan. These were the sons of Gilead son of Machir, the son of Manasseh.

Context

15Makia sitere nʼetiti ndị Hupim na Shupim lụọ nwunye. Aha nwanne ya nwanyị bụ Maaka. Otu onye ọzọ si nʼagbụrụ Manase bụ Zelofehad, onye mụtara naanị ụmụ ndị inyom. 16Maaka nwunye Makia mụtara otu nwa nwoke ọ gụrụ Peresh. Aha nwanne ya bụ Sheresh, onye mụtara Ụlam na Rakem. 17Nwa nwoke Ụlam mụtara bụ Bedan. Ndị a bụ ụmụ Gilead, nwa nwa Makia, nwa Manase. 18Hamoleket, nwanne nwanyị Makia mụrụ Ishod, Abieza na Mahla. 19Shemida mụrụ ụmụ ikom ndị a: Ahian, Shekem, Liiki na Aniam.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.