Native Bible

1 Chronicles 6:16 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ụmụ ndị ikom Livayị bụ, Geshọm, Kohat na Merari.

1 Chronicles 6:16 in English

1 Chronicles 6:16 · Berean Standard Bible

The sons of Levi: Gershom,* Kohath, and Merari.

Context

14Azaraya mụrụ Seraya, Seraya amụọ Jehozadak, 15A dọtara Jehozadak nʼagha mgbe Onyenwe anyị mere ka Nebukadneza dọkpụrụ ndị Juda na Jerusalem nʼagha. 16Ụmụ ndị ikom Livayị bụ, Geshọm, Kohat na Merari. 17Geshọm mụrụ Libni na Shimei. 18Ụmụ Kohat bụ Amram, Izha, Hebrọn, na Uziel.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.