1 Ihe E Mere 6:17
1 Chronicles 6:17 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Geshọm mụrụ Libni na Shimei.
1 Chronicles 6:17 in English
1 Chronicles 6:17 · Berean Standard Bible
These are the names of the sons of Gershom: Libni and Shimei.
Context
15A dọtara Jehozadak nʼagha mgbe Onyenwe anyị mere ka Nebukadneza dọkpụrụ ndị Juda na Jerusalem nʼagha. 16Ụmụ ndị ikom Livayị bụ,
Geshọm, Kohat na Merari. 17Geshọm mụrụ
Libni na Shimei. 18Ụmụ Kohat bụ
Amram, Izha, Hebrọn, na Uziel. 19Merari mụtara
Mahali na Mushi.
Ndị a bụ ikwu Livayị ndị e depụtara dịka aha nna ha si dị.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.