Native Bible

1 Chronicles 6:14 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Azaraya mụrụ Seraya, Seraya amụọ Jehozadak,

1 Chronicles 6:14 in English

1 Chronicles 6:14 · Berean Standard Bible

Azariah was the father of Seraiah, and Seraiah was the father of Jehozadak.*

Context

12Ahitub mụrụ Zadọk, Zadọk amụọ Shalum. 13Shalum mụrụ Hilkaya, Hilkaya amụọ Azaraya. 14Azaraya mụrụ Seraya, Seraya amụọ Jehozadak, 15A dọtara Jehozadak nʼagha mgbe Onyenwe anyị mere ka Nebukadneza dọkpụrụ ndị Juda na Jerusalem nʼagha. 16Ụmụ ndị ikom Livayị bụ, Geshọm, Kohat na Merari.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.