Native Bible

1 Chronicles 6:13 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Shalum mụrụ Hilkaya, Hilkaya amụọ Azaraya.

1 Chronicles 6:13 in English

1 Chronicles 6:13 · Berean Standard Bible

Shallum was the father of Hilkiah, Hilkiah was the father of Azariah,

Context

11Azaraya mụrụ Amaraya, Amaraya amụọ Ahitub. 12Ahitub mụrụ Zadọk, Zadọk amụọ Shalum. 13Shalum mụrụ Hilkaya, Hilkaya amụọ Azaraya. 14Azaraya mụrụ Seraya, Seraya amụọ Jehozadak, 15A dọtara Jehozadak nʼagha mgbe Onyenwe anyị mere ka Nebukadneza dọkpụrụ ndị Juda na Jerusalem nʼagha.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.